Abụ Ákwá 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova achụsasịwo ha.+ Ọ gaghị elekwasị ha anya ọzọ.+Ndị mmadụ agaghị asọpụrụ ọbụna ndị nchụàjà.+ Ha agaghị emere ọbụna ndị agadi amara.”+
16 Jehova achụsasịwo ha.+ Ọ gaghị elekwasị ha anya ọzọ.+Ndị mmadụ agaghị asọpụrụ ọbụna ndị nchụàjà.+ Ha agaghị emere ọbụna ndị agadi amara.”+