Abụ Ákwá 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha na-esogharị nzọụkwụ anyị+ ka ha jide anyị, nke na ọ dịghị onye na-ejegharị n’ámá obodo anyị.Ọgwụgwụ anyị eruwo nso. Ụbọchị anyị agwụchaala, n’ihi na ọgwụgwụ anyị eruola.+
18 Ha na-esogharị nzọụkwụ anyị+ ka ha jide anyị, nke na ọ dịghị onye na-ejegharị n’ámá obodo anyị.Ọgwụgwụ anyị eruwo nso. Ụbọchị anyị agwụchaala, n’ihi na ọgwụgwụ anyị eruola.+