Abụ Ákwá 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ada bụ́ Zayọn, ntaramahụhụ maka njehie gị agwụwo.+ Ọ gaghị eme ka a dọrọ gị n’agha ọzọ.+O chewo ihu ná njehie gị, gị ada bụ́ Idọm. O kpughewo mmehie gị.+
22 Ada bụ́ Zayọn, ntaramahụhụ maka njehie gị agwụwo.+ Ọ gaghị eme ka a dọrọ gị n’agha ọzọ.+O chewo ihu ná njehie gị, gị ada bụ́ Idọm. O kpughewo mmehie gị.+