-
Ezikiel 1:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 Ha gbasara nku ha agbasa n’okpuru mbara igwe ahụ, otu na-emetụ ibe ya. Nke ọ bụla n’ime ha nwere nku abụọ nke kpuchiri otu akụkụ ahụ́ ya, nke ọ bụla nwekwara nku abụọ nke kpuchiri akụkụ ahụ́ ya nke ọzọ.
-