Ezikiel 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’elu mbara igwe ahụ nke dị n’elu isi ha, e nwere ihe yiri nkume safaya,+ ihe yiri ocheeze.+ N’elu ihe ahụ yiri ocheeze, e nwere onye yiri mmadụ nke nọkwasịrị ya,+ n’elu. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:26 Ezigbo Ofufe, p. 33, 39
26 N’elu mbara igwe ahụ nke dị n’elu isi ha, e nwere ihe yiri nkume safaya,+ ihe yiri ocheeze.+ N’elu ihe ahụ yiri ocheeze, e nwere onye yiri mmadụ nke nọkwasịrị ya,+ n’elu.