Ezikiel 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M wee hụ ihe yiri ọla na-egbu maramara+ dị ka ọkụ gbaa gburugburu n’ime ya,+ malite n’ihe yiri úkwù ya gbagoo; malitekwa n’ihe yiri úkwù ya gbadaa, m hụrụ ihe yiri ọkụ, ìhè na-enwukwa gburugburu ya. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:27 Ezigbo Ofufe, p. 39-40 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 6 2016, p. 4
27 M wee hụ ihe yiri ọla na-egbu maramara+ dị ka ọkụ gbaa gburugburu n’ime ya,+ malite n’ihe yiri úkwù ya gbagoo; malitekwa n’ihe yiri úkwù ya gbadaa, m hụrụ ihe yiri ọkụ, ìhè na-enwukwa gburugburu ya.