Ezikiel 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi ya, m ga-awụkwasị ha ọnụma m.+ M ga-eji ọkụ nke oké iwe m kpochapụ ha.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
31 N’ihi ya, m ga-awụkwasị ha ọnụma m.+ M ga-eji ọkụ nke oké iwe m kpochapụ ha.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”