Ezikiel 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Omume rụrụ arụ dị n’adịghị ọcha gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-eme ka ị dị ọcha, ma ị hapụghị adịghị ọcha gị wee dị ọcha.+ Ị gaghị adị ọcha ọzọ ruo mgbe m mere ka iwe m na-eweso gị dajụọ.+
13 “‘Omume rụrụ arụ dị n’adịghị ọcha gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-eme ka ị dị ọcha, ma ị hapụghị adịghị ọcha gị wee dị ọcha.+ Ị gaghị adị ọcha ọzọ ruo mgbe m mere ka iwe m na-eweso gị dajụọ.+