Ezikiel 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ruo n’ala ndị Ọwụwa Anyanwụ,+ tinyere ụmụ Amọn;+ m ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe ndị ọzọ ga-eweghara, ka a ghara icheta ya,+ ya bụ, ụmụ Amọn, n’etiti mba dị iche iche. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:10 Ezigbo Ofufe, p. 74
10 ruo n’ala ndị Ọwụwa Anyanwụ,+ tinyere ụmụ Amọn;+ m ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe ndị ọzọ ga-eweghara, ka a ghara icheta ya,+ ya bụ, ụmụ Amọn, n’etiti mba dị iche iche.