Ezikiel 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-abọ ọbọ dị ukwuu n’ahụ́ ha, baakwara ha oké mba;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m bọrọ ọbọ n’ahụ́ ha.”’”+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:17 Ezigbo Ofufe, p. 81
17 M ga-abọ ọbọ dị ukwuu n’ahụ́ ha, baakwara ha oké mba;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m bọrọ ọbọ n’ahụ́ ha.”’”+