Ezikiel 41:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihu nke yiri ihu mmadụ chere nkwụ ahụ a tụrụ atụ́ ihu n’otu akụkụ ya. Nke yiri ihu nwa ọdụm tojuru etoju chekwara nkwụ ahụ ihu n’akụkụ ya nke ọzọ,+ a tụkwara ha n’ụlọ ahụ dum gbaa gburugburu.
19 Ihu nke yiri ihu mmadụ chere nkwụ ahụ a tụrụ atụ́ ihu n’otu akụkụ ya. Nke yiri ihu nwa ọdụm tojuru etoju chekwara nkwụ ahụ ihu n’akụkụ ya nke ọzọ,+ a tụkwara ha n’ụlọ ahụ dum gbaa gburugburu.