Ezikiel 41:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihu nke yiri ihu mmadụ chere nkwụ a tụrụ n’otu akụkụ cherob ihu. Ihu nke yiri ihu ọdụm chere nkwụ a tụrụ n’akụkụ ya nke ọzọ ihu.+ Otú a ka e si tụọ ha ebe niile n’ụlọ nsọ ahụ.
19 Ihu nke yiri ihu mmadụ chere nkwụ a tụrụ n’otu akụkụ cherob ihu. Ihu nke yiri ihu ọdụm chere nkwụ a tụrụ n’akụkụ ya nke ọzọ ihu.+ Otú a ka e si tụọ ha ebe niile n’ụlọ nsọ ahụ.