-
Daniel 2:43Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
43 Ebe ọ bụ na ị hụrụ na a gwakọtara ígwè na ụrọ dị mmiri, ha na ụmụ mmadụ ga-agwakọta; ma ha agaghị anyakọtali ọnụ, otu n’ahụ́ ibe ya, dị nnọọ ka ígwè na ụrọ a kpụrụ akpụ na-adịghị agwakọta.
-