Daniel 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M nọ na-eche banyere mpi ndị ahụ, ma, lee! mpi ọzọ, nke dị ntakịrị,+ pulitere n’etiti ha, e fopụkwara atọ n’ime mpi ndị mbụ ahụ n’ihu ya. Ma, lee! e nwere anya ndị yiri anya mmadụ na mpi a, e nwekwara ọnụ nke na-etu ọnụ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 4 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 11, 14-1511/1/1993, p. 9 Amụma Daniel, p. 137-141
8 M nọ na-eche banyere mpi ndị ahụ, ma, lee! mpi ọzọ, nke dị ntakịrị,+ pulitere n’etiti ha, e fopụkwara atọ n’ime mpi ndị mbụ ahụ n’ihu ya. Ma, lee! e nwere anya ndị yiri anya mmadụ na mpi a, e nwekwara ọnụ nke na-etu ọnụ.+
7:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 4 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 11, 14-1511/1/1993, p. 9 Amụma Daniel, p. 137-141