Jona 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ezi Chineke wee hụ ọrụ ha,+ na ha ahapụwo ụzọ ọjọọ ha;+ ezi Chineke wee gbanwee obi+ ya banyere ọdachi+ o kwuru na ya ga-ewetara ha; o wetaghịzi ya. Jona Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:10 Ṅomie, p. 120-121 Ụlọ Nche,4/1/2009, p. 15-167/15/2003, p. 17
10 Ezi Chineke wee hụ ọrụ ha,+ na ha ahapụwo ụzọ ọjọọ ha;+ ezi Chineke wee gbanwee obi+ ya banyere ọdachi+ o kwuru na ya ga-ewetara ha; o wetaghịzi ya.