Zekaraya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘N’ụbọchị ahụ,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘unu ga-akpọ ibe unu òkù, mgbe unu nọ n’okpuru osisi vaịn na n’okpuru osisi fig.’”+
10 “‘N’ụbọchị ahụ,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘unu ga-akpọ ibe unu òkù, mgbe unu nọ n’okpuru osisi vaịn na n’okpuru osisi fig.’”+