Matiu 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O zuuru onye na-eso ụzọ ịdị ka onye nkụzi ya, o zukwaara ohu ịdị ka onyenwe ya.+ Ọ bụrụ na ndị mmadụ akpọwo onyeisi ezinụlọ Bielzebọb,+ ọ̀ bụ na ha agaghị akpọ ya ndị ezinụlọ ya ọbụna karị?
25 O zuuru onye na-eso ụzọ ịdị ka onye nkụzi ya, o zukwaara ohu ịdị ka onyenwe ya.+ Ọ bụrụ na ndị mmadụ akpọwo onyeisi ezinụlọ Bielzebọb,+ ọ̀ bụ na ha agaghị akpọ ya ndị ezinụlọ ya ọbụna karị?