Mak 14:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 N’ezie, ọtụtụ ndị nọ na-agbagide ya akaebe ụgha,+ ma akaebe ha ekwekọrịtaghị.+