Luk 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jọn zara ha niile, sị: “Mụ onwe m ji mmiri na-eme unu baptizim; ma onye ka m ike na-abịa, bụ́ onye m na-erughị eru ịtọpụ eriri akpụkpọ ụkwụ ya.+ Ọ ga-eji mmụọ nsọ na ọkụ mee unu baptizim.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:16 Ụlọ Nche,5/15/1995, p. 30
16 Jọn zara ha niile, sị: “Mụ onwe m ji mmiri na-eme unu baptizim; ma onye ka m ike na-abịa, bụ́ onye m na-erughị eru ịtọpụ eriri akpụkpọ ụkwụ ya.+ Ọ ga-eji mmụọ nsọ na ọkụ mee unu baptizim.+