Jọn 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Meri wee were mmanụ na-esi ísì ụtọ nke dị otu paụnd n’ịdị arọ, bụ́ ezigbo mmanụ nad,+ nke dị nnọọ oké ọnụ, tee n’ụkwụ Jizọs ma jiri ntutu isi ya hichaa ya ụkwụ.+ Ísì mmanụ ahụ nke na-esi ísì ụtọ wee jupụta ụlọ ahụ. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:3 Ụlọ Nche,3/1/2015, p. 13-145/1/2008, p. 314/15/2000, p. 31 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 236 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1896, 1987
3 Meri wee were mmanụ na-esi ísì ụtọ nke dị otu paụnd n’ịdị arọ, bụ́ ezigbo mmanụ nad,+ nke dị nnọọ oké ọnụ, tee n’ụkwụ Jizọs ma jiri ntutu isi ya hichaa ya ụkwụ.+ Ísì mmanụ ahụ nke na-esi ísì ụtọ wee jupụta ụlọ ahụ.
12:3 Ụlọ Nche,3/1/2015, p. 13-145/1/2008, p. 314/15/2000, p. 31 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 236 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1896, 1987