Ọrụ Ndịozi 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe a hapụrụ ha, ha jekwuuru ndị ibe ha+ ma kọọrọ ha ihe ndị isi nchụàjà na ndị okenye gwara ha.