Ọrụ Ndịozi 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, Ananayas pụrụ ma banye n’ụlọ ahụ, o bikwasịkwara ya aka n’isi wee sị: “Sọl, nwanna m, Onyenwe anyị, bụ́ Jizọs ahụ nke pụtara ìhè n’ihu gị n’ụzọ i si bịa, ezitewo m, ka i wee hụwa ụzọ ma jupụta na mmụọ nsọ.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:17 Ịgba Àmà, p. 63
17 Ya mere, Ananayas pụrụ ma banye n’ụlọ ahụ, o bikwasịkwara ya aka n’isi wee sị: “Sọl, nwanna m, Onyenwe anyị, bụ́ Jizọs ahụ nke pụtara ìhè n’ihu gị n’ụzọ i si bịa, ezitewo m, ka i wee hụwa ụzọ ma jupụta na mmụọ nsọ.”+