Ọrụ Ndịozi 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe oké ụzụ ahụ dajụrụ, Pọl ziri ozi ka a kpọọ ndị ahụ na-eso ụzọ Jizọs. Mgbe ọ gbasịrị ha ume ma gwa ha ka ha nọrọ nke ọma,+ ọ gawara Masedonia.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:1 Ịgba Àmà, p. 165
20 Mgbe oké ụzụ ahụ dajụrụ, Pọl ziri ozi ka a kpọọ ndị ahụ na-eso ụzọ Jizọs. Mgbe ọ gbasịrị ha ume ma gwa ha ka ha nọrọ nke ọma,+ ọ gawara Masedonia.+