1 Ndị Kọrịnt 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma m ga-abịakwute unu ma m gachaa Masedonia, n’ihi na m ga-esi Masedonia+ bịa; 1 Timoti 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Dị nnọọ ka m gbara gị ume ka ị nọrọ n’Efesọs mgbe m chọrọ ịgawa Masedonia,+ otú ahụ ka m na-eme ugbu a, ka i wee nye ụfọdụ ndị iwu+ ka ha ghara izi ozizi dị iche,+
3 Dị nnọọ ka m gbara gị ume ka ị nọrọ n’Efesọs mgbe m chọrọ ịgawa Masedonia,+ otú ahụ ka m na-eme ugbu a, ka i wee nye ụfọdụ ndị iwu+ ka ha ghara izi ozizi dị iche,+