Ndị Rom 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ihere ozi ọma ahụ adịghị eme m;+ n’eziokwu, ọ bụ ike Chineke+ maka ịzọpụta onye ọ bụla nke nwere okwukwe,+ ibu ụzọ zọpụta ndị Juu,+ tinyere ndị Grik;+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:16 Ozi Alaeze,7/1996, p. 6 Ụlọ Nche,1/1/1990, p. 10-15
16 N’ihi na ihere ozi ọma ahụ adịghị eme m;+ n’eziokwu, ọ bụ ike Chineke+ maka ịzọpụta onye ọ bụla nke nwere okwukwe,+ ibu ụzọ zọpụta ndị Juu,+ tinyere ndị Grik;+