3 N’ihi na site n’obiọma na-erughịrị mmadụ nke e nyere m, ana m agwa onye ọ bụla n’etiti unu n’ebe ahụ ka ọ ghara iche banyere onwe ya karịa ka o kwesịrị iche;+ kama ka ọ na-eche echiche iji nwee uche zuru okè,+ onye ọ bụla dị ka+ okwukwe Chineke nyere ya si dị.+