1 Ndị Kọrịnt 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na okwu banyere osisi ịta ahụhụ ahụ bụụrụ ndị na-ala n’iyi+ ihe nzuzu,+ ma ọ bụụrụ anyị bụ́ ndị a na-azọpụta+ ike nke Chineke.+
18 N’ihi na okwu banyere osisi ịta ahụhụ ahụ bụụrụ ndị na-ala n’iyi+ ihe nzuzu,+ ma ọ bụụrụ anyị bụ́ ndị a na-azọpụta+ ike nke Chineke.+