1 Ndị Kọrịnt 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ ya mere m ji na-ezitere unu Timoti,+ ebe ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya nke kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ime Onyenwe anyị; ọ ga-echetakwara unu otú m si eme ihe n’ime Kraịst Jizọs,+ dị nnọọ ka m na-akụzi n’ebe niile n’ọgbakọ niile. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2018, p. 14 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2017, p. 30-31
17 Ọ bụ ya mere m ji na-ezitere unu Timoti,+ ebe ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya nke kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ime Onyenwe anyị; ọ ga-echetakwara unu otú m si eme ihe n’ime Kraịst Jizọs,+ dị nnọọ ka m na-akụzi n’ebe niile n’ọgbakọ niile.