1 Ndị Kọrịnt 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma m ga-abịakwute unu n’oge na-adịghị anya ma ọ bụrụ uche Jehova,+ m ga-amatakwa, ọ bụghị okwu ọnụ nke ndị ahụ na-afụli onwe ha elu, kama ike ha.
19 Ma m ga-abịakwute unu n’oge na-adịghị anya ma ọ bụrụ uche Jehova,+ m ga-amatakwa, ọ bụghị okwu ọnụ nke ndị ahụ na-afụli onwe ha elu, kama ike ha.