1 Ndị Kọrịnt 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, ọ bụghị mmadụ niile nwere ihe ọmụma a;+ ma ụfọdụ ndị, ebe ọ bụ na arụsị maara ha ahụ́ ruo ugbu a, ha na-eri ihe oriri dị ka ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ e merụwokwa+ akọ na uche ha, ebe ọ na-adịghị ike.
7 Otú ọ dị, ọ bụghị mmadụ niile nwere ihe ọmụma a;+ ma ụfọdụ ndị, ebe ọ bụ na arụsị maara ha ahụ́ ruo ugbu a, ha na-eri ihe oriri dị ka ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ e merụwokwa+ akọ na uche ha, ebe ọ na-adịghị ike.