2 Ndị Kọrịnt 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ndị ọ bụ n’etiti ha ka chi nke usoro ihe a+ meworo ka uche ndị na-ekweghị ekwe+ kpuo ìsì, ka ìhè+ nke ozi ọma ahụ dị ebube+ banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo+ Chineke, wee ghara inwukwasị ha.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:4 Teta!,5/8/2005, p. 21 Ụlọ Nche,11/1/1990, p. 13-157/15/1990, p. 17, 18-19
4 ndị ọ bụ n’etiti ha ka chi nke usoro ihe a+ meworo ka uche ndị na-ekweghị ekwe+ kpuo ìsì, ka ìhè+ nke ozi ọma ahụ dị ebube+ banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo+ Chineke, wee ghara inwukwasị ha.+