2 Ndị Kọrịnt 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụghị onwe anyị ka anyị na-ekwusa, kama ọ bụ Kraịst Jizọs, na ọ bụ Onyenwe anyị,+ nakwa na anyị onwe anyị bụ ndị ohu+ unu n’ihi Jizọs. 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:5 Ụlọ Nche,7/15/1990, p. 18-19
5 N’ihi na ọ bụghị onwe anyị ka anyị na-ekwusa, kama ọ bụ Kraịst Jizọs, na ọ bụ Onyenwe anyị,+ nakwa na anyị onwe anyị bụ ndị ohu+ unu n’ihi Jizọs.