2 Ndị Kọrịnt 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ebe anyị lekwasịrị anya, ọ bụghị n’ihe a na-ahụ anya, kama n’ihe a na-adịghị ahụ anya.+ N’ihi na ihe a na-ahụ anya na-adịru nwa oge,+ ma ihe a na-adịghị ahụ anya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:18 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 26-31 Ezigbo Ofufe, p. 36 Ụlọ Nche,2/15/1996, p. 27-29
18 ebe anyị lekwasịrị anya, ọ bụghị n’ihe a na-ahụ anya, kama n’ihe a na-adịghị ahụ anya.+ N’ihi na ihe a na-ahụ anya na-adịru nwa oge,+ ma ihe a na-adịghị ahụ anya na-adịru mgbe ebighị ebi.+