2 Ndị Kọrịnt 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, anyị na-emekwa ka ọ bụrụ nzube anyị, ma ànyị binyeere ya ma ọ bụ na anyị anọghị n’ebe ọ nọ,+ ka anyị bụrụ ndị ọ nabatara.+
9 Ya mere, anyị na-emekwa ka ọ bụrụ nzube anyị, ma ànyị binyeere ya ma ọ bụ na anyị anọghị n’ebe ọ nọ,+ ka anyị bụrụ ndị ọ nabatara.+