2 Ndị Kọrịnt 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anyị adịkwaghị agwa unu okwu ọma+ banyere onwe anyị, kama anyị na-enye unu ihe ga-akpali unu iji anyị na-anya isi,+ ka unu wee nwee ihe unu ga-aza ndị na-anya isi n’ihi otú mmadụ dị n’elu ahụ́+ kama ịnya isi n’ihi otú obi mmadụ dị.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:12 Ụlọ Nche,12/15/1998, p. 16
12 Anyị adịkwaghị agwa unu okwu ọma+ banyere onwe anyị, kama anyị na-enye unu ihe ga-akpali unu iji anyị na-anya isi,+ ka unu wee nwee ihe unu ga-aza ndị na-anya isi n’ihi otú mmadụ dị n’elu ahụ́+ kama ịnya isi n’ihi otú obi mmadụ dị.+