2 Ndị Kọrịnt 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi ya, ọ bụrụgodị na m mere ihe wutere unu site n’akwụkwọ ozi m,+ adịghị m akwa ụta ya. Ọ bụrụgodị na m kwara ụta ya na mbụ, (ahụrụ m na akwụkwọ ozi ahụ wutere unu, ọ bụ ezie na ọ bụ ruo nwa oge,)
8 N’ihi ya, ọ bụrụgodị na m mere ihe wutere unu site n’akwụkwọ ozi m,+ adịghị m akwa ụta ya. Ọ bụrụgodị na m kwara ụta ya na mbụ, (ahụrụ m na akwụkwọ ozi ahụ wutere unu, ọ bụ ezie na ọ bụ ruo nwa oge,)