2 Ndị Kọrịnt 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma m na-ezite ụmụnna ahụ, ka isi anyị ji unu na-anya wee ghara ịbụ n’efu n’ihe a, kama ka unu wee dị njikere n’ezie,+ dị nnọọ ka m na-ekwubu na unu ga-adị.
3 Ma m na-ezite ụmụnna ahụ, ka isi anyị ji unu na-anya wee ghara ịbụ n’efu n’ihe a, kama ka unu wee dị njikere n’ezie,+ dị nnọọ ka m na-ekwubu na unu ga-adị.