5 Ya mere, echere m na ọ dị mkpa ịgba ụmụnna ahụ ume ka ha bịakwute unu tupu oge eruo ma kwadebe onyinye unu nke dị ukwuu tupu oge eruo, bụ́ nke unu kwere ná nkwa na mbụ,+ ka nke a wee si otú a bụrụ nke a kwadebere dị ka onyinye dị ukwuu, ọ bụghịkwa dị ka ihe a naara n’ike.+