Ndị Hibru 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ okwukwe ka anyị ji ghọta na e doro usoro ihe dị iche iche+ n’usoro site n’okwu Chineke,+ nke mere na ihe a na-ahụ anya si n’ihe na-apụtaghị ìhè.+
3 Ọ bụ okwukwe ka anyị ji ghọta na e doro usoro ihe dị iche iche+ n’usoro site n’okwu Chineke,+ nke mere na ihe a na-ahụ anya si n’ihe na-apụtaghị ìhè.+