Ndị Hibru 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ okwukwe ka Ebel ji chụọrọ Chineke àjà ka nke Ken mma,+ e sitere n’okwukwe ahụ gbaa àmà banyere ya na ọ bụ onye ezi omume, ebe Chineke na-agba àmà+ banyere onyinye ya; o sitekwara na ya na-ekwu okwu,+ ọ bụ ezie na ọ nwụrụ anwụ. Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:4 Ezigbo Ofufe, p. 15, 16-19 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 201/1/2013, p. 12, 13-151/15/2002, p. 238/15/2000, p. 13-147/15/1993, p. 16 Ṅomie, p. 9, 14-16
4 Ọ bụ okwukwe ka Ebel ji chụọrọ Chineke àjà ka nke Ken mma,+ e sitere n’okwukwe ahụ gbaa àmà banyere ya na ọ bụ onye ezi omume, ebe Chineke na-agba àmà+ banyere onyinye ya; o sitekwara na ya na-ekwu okwu,+ ọ bụ ezie na ọ nwụrụ anwụ.
11:4 Ezigbo Ofufe, p. 15, 16-19 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 201/1/2013, p. 12, 13-151/15/2002, p. 238/15/2000, p. 13-147/15/1993, p. 16 Ṅomie, p. 9, 14-16