Ndị Hibru 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ okwukwe ka e ji mee ka mgbidi Jeriko daa mgbe a gbasịrị ya gburugburu ruo ụbọchị asaa.+