1 Jọn 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otú a ka e si mee ka ịhụnanya zuo okè n’ebe anyị nọ, ka anyị wee nwee nkwuwa okwu+ n’ụbọchị ikpe,+ n’ihi na, dị nnọọ ka onye ahụ dị, otú ahụ ka anyị onwe anyị dị n’ụwa a.+
17 Otú a ka e si mee ka ịhụnanya zuo okè n’ebe anyị nọ, ka anyị wee nwee nkwuwa okwu+ n’ụbọchị ikpe,+ n’ihi na, dị nnọọ ka onye ahụ dị, otú ahụ ka anyị onwe anyị dị n’ụwa a.+