Mkpughe 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anwụrụ ọkụ nke mmekpa ahụ́ ha na-akwụgokwa ruo mgbe niile ebighị ebi,+ ha enweghịkwa izu ike ehihie na abalị, ya bụ, ndị ahụ na-efe anụ ọhịa ahụ na onyinyo ya ofufe, na onye ọ bụla nke natara akara+ nke aha ya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:11 Mmezu Mkpughe, p. 210-211 Ụlọ Nche,4/15/1993, p. 7
11 Anwụrụ ọkụ nke mmekpa ahụ́ ha na-akwụgokwa ruo mgbe niile ebighị ebi,+ ha enweghịkwa izu ike ehihie na abalị, ya bụ, ndị ahụ na-efe anụ ọhịa ahụ na onyinyo ya ofufe, na onye ọ bụla nke natara akara+ nke aha ya.