Mkpughe 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mmụọ ozi nke ise wee wụpụ ihe dị n’efere ya n’elu ocheeze nke anụ ọhịa ahụ.+ Alaeze ya wee gbaa ọchịchịrị,+ ha wee malite ịtabi ire ha n’ihi ihe mgbu ha, Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:10 Mmezu Mkpughe, p. 227-228
10 Mmụọ ozi nke ise wee wụpụ ihe dị n’efere ya n’elu ocheeze nke anụ ọhịa ahụ.+ Alaeze ya wee gbaa ọchịchịrị,+ ha wee malite ịtabi ire ha n’ihi ihe mgbu ha,