Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Maka ihe atụ nke ndị kwụsịrị ibi ndụ ime ihe ike iji ghọọ Ndịàmà, lee mbipụta Teta! (Bekee) nke March 22, 1990, peeji nke 21; August 8, 1991 (Bekee), peeji nke 18; na mbipụta Ụlọ Nche nke January 1, 1996, peeji nke 5; August 1, 1998, peeji nke 5.