Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndi nne na nna na nwa ha nwere ike ịtụle ihe ndị nwere ike inyere ha aka n’akwụkwọ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2, peeji nke 304-310. Ha nwekwara ike ịgụ “Igbe Ajụjụ” dị n’Ozi Alaeze Anyị nke Eprel 2011, peeji nke 2.