Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Iji nyere ndị na-eche echiche igbu onwe ha aka, gụọ isiokwu ndị a gbara na Teta! Ha bụ, “Ànọ M Ndụ Eme Gịnị?—Ihe Atọ Mere Anyị Ga-eji Nọrọ Ndụ” (Mee-Jun 2014); “Ihe I Nwere Ike Ime ma Ọ Dị Gị Ka Ndụ Ọ̀ Gwụla Gị Ike” (Eprel 2012); nakwa “Life Is Worth Living” (October 22, 2001, nke Bekee).