-
ParadaịsTeta!—2013 | Jenụwarị
-
-
IHE BAỊBỤL KWURU
Baịbụl kwuru na ọ bụ ndị ezi omume ga-ebi na Paradaịs. Ma, ole ndị bụ ndị ezi omume? Ọ bụghị ndị na-eme ihe dị iche iche a na-eme n’okpukpe ha ma ha anaghị eme uche Chineke. Baịbụl kwuru, sị: “Àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị hà na-atọ Jehova ụtọ dị ka irube isi n’ihe Jehova kwuru? Lee! Irube isi dị mma karịa àjà.” (1 Samuel 15:22) Nke a pụtara na ndị ezi omume ahụ Baịbụl kwuru na ha ga-ebi na Paradaịs bụ ndị na-eme ihe Baịbụl kwuru.
-
-
ParadaịsTeta!—2013 | Jenụwarị
-
-
“Ndị ezi omume ga-enweta ụwa, ha ga-ebikwa n’elu ya ruo mgbe ebighị ebi.”—Abụ Ọma 37:29.
-