Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jenụwarị p. 3
  • Ihe Anyị Na-amụta n’Ozizi Elu Ugwu Jizọs

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Anyị Na-amụta n’Ozizi Elu Ugwu Jizọs
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ha Nwetara Nri n’Oge Ụnwụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • “Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova Na-atọgbu Anyị Atọgbu”
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
  • Ị̀ Na-efe Jehova n’Esepụghị Aka?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova ‘Na-agba Anyị Ume’
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jenụwarị p. 3
Ndị arịrịọ

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 4-5

Ihe Anyị Na-amụta n’Ozizi Elu Ugwu Jizọs

5:3

Ị̀ maara mkpa ime mmụọ gị?

Nwata nwoke obi dị ụtọ

N’asụsụ Grik, otú e si dee okwu ahụ bụ́ “ndị maara mkpa ime mmụọ ha” bụ “ndị na-arịọ arịrịọ maka mmụọ nsọ.” (Mat. 5:3) Ihe ndị anyị ga-eme iji gosi na anyị chọrọ ka Chineke na-eduzi anyị bụ . . .

  • ịna-agụ Baịbụl kwa ụbọchị

  • ịna-akwado ọmụmụ ihe na ịna-agachi ọmụmụ ihe anya

  • ịna-agbalị na-agụ akwụkwọ anyị nakwa ihe ndị dị n’ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet

  • ịna-ele Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova nke ọnwa ọ bụla

Olee otú m nwere ike isi na-amụchikwu okwu Chineke anya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya