Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Banabas—“Nwa nke Nkasi Obi”
    Ụlọ Nche—1998 | Eprel 15
    • Ngwa ngwa Pentikọst 33 O.A. gasịrị, Banabas, bụ́ onye Livaị si Saịprọs, sitere n’afọ ofufo ree ala wee nye ndị ozi ego ya. Gịnị mere o ji mee nke ahụ? Ihe ndekọ dị n’Ọrụ na-agwa anyị na n’etiti ndị Kraịst nọ na Jerusalem n’oge ahụ, “e wee na-eke òkè enye ha nile n’otu n’otu, dị ka ọ dị onye ọ bụla mkpa.” Ihe àmà na-egosi na Banabas hụrụ na e nwere mkpa, o jikwa ọmịiko mee ihe banyere ya. (Ọrụ 4:34-37) Ọ ga-abụ na ọ bụ nwoke nwere akụ̀ na ụba, ma ọ laghị azụ n’iwepụta ma ihe onwunwe ya ma onwe ya maka ọganihu ọdịmma Alaeze.b “Ebe ọ bụla Banabas hụrụ ụmụ mmadụ ma ọ bụ ọnọdụ ndị chọrọ agbamume, ọ na-enye agbamume nile o nwere ike inye,” ka ọkà mmụta bụ́ F. F. Bruce na-ekwu. Nke a pụtara ìhè n’akụkọ nke abụọ ebe ọ pụtara.

  • Banabas—“Nwa nke Nkasi Obi”
    Ụlọ Nche—1998 | Eprel 15
    • b N’ịtụle ihe ndị Iwu Mosis kwuworo, ụfọdụ ajụọla ụzọ Banabas, bụ́ onye Livaị, si nwee ala. (Ọnụ Ọgụgụ 18:20) Otú ọ dị, e kwesịrị ịrịba ama na o doghị anya ma ala ahụ ọ dị na Palestine ka ọ dị na Saịprọs. Ọzọ, ọ pụrụ ịbụ na nke a bụ nanị ala ili nke Banabas nwetaworo n’akụkụ Jerusalem. Ka o sina dị, Banabas nyere ala ya iji nyere ndị ọzọ aka.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya